Native Bible

Ezekiel 11:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Agwakwara m ndị niile ahụ e mere ka ha jee biri na mba ọzọ ihe niile nke Onyenwe anyị gosiri m. 11:15 Ndị a dọkpụụrụ gaa mba ọzọ 11:19 Ya bụ, obi nkume

Ezekiel 11:25 in English

Ezekiel 11:25 · Berean Standard Bible

I told the exiles everything the LORD had shown me.

Context

23Ebube Onyenwe anyị sitere nʼetiti obodo ahụ rigoo, guzo nʼelu ugwu, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ. 24Nʼime ọhụ, Mmụọ nke Chineke buliri m elu bubata m na Kaldịa, ebe ndị a dọkpụụrụ gaa mba ọzọ nọ. Otu a ka ọhụ m hụrụ si hapụ m. 25Agwakwara m ndị niile ahụ e mere ka ha jee biri na mba ọzọ ihe niile nke Onyenwe anyị gosiri m. 11:15 Ndị a dọkpụụrụ gaa mba ọzọ 11:19 Ya bụ, obi nkume

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.