Ọpụpụ 6:29
Exodus 6:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ọ sịrị ya, “Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, gaa gwa Fero eze Ijipt ihe niile m gwara gị.”
Exodus 6:29 in English
Exodus 6:29 · Berean Standard Bible
He said to him, “I am the LORD; tell Pharaoh king of Egypt everything I say to you.”
Context
27Ha bụ ndị gwara Fero, eze Ijipt okwu banyere ime ka ụmụ Izrel site nʼala Ijipt pụọ. Ọ bụkwa otu Mosis na Erọn ahụ. 28Otu ụbọchị, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu nʼIjipt, 29ọ sịrị ya, “Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, gaa gwa Fero eze Ijipt ihe niile m gwara gị.” 30Mosis kwuru nʼihu Onyenwe anyị sị, “Lee, abụ m onye na-adịghị ekwuzi okwu nke ọma, gịnị mere Fero ga-eji gee ntị nʼihe m ga-agwa ya?”
6:16 Nʼusoro ọmụmụ a, ọ bụ naanị ndị ikom atọ e buru ụzọ mụọ ka a kpọrọ aha. Mosis na Erọn so na ndị ikom atọ Amram bụ ụzọ mụta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.