Native Bible

Exodus 6:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otu ụbọchị, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu nʼIjipt,

Exodus 6:28 in English

Exodus 6:28 · Berean Standard Bible

Now on the day that the LORD spoke to Moses in Egypt,

Context

26Ọ bụkwa Mosis na Erọn ka Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Sitenụ nʼala Ijipt dupụta ụmụ Izrel dịka ọnụọgụgụ ha si dị.” 27Ha bụ ndị gwara Fero, eze Ijipt okwu banyere ime ka ụmụ Izrel site nʼala Ijipt pụọ. Ọ bụkwa otu Mosis na Erọn ahụ. 28Otu ụbọchị, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu nʼIjipt, 29ọ sịrị ya, “Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, gaa gwa Fero eze Ijipt ihe niile m gwara gị.” 30Mosis kwuru nʼihu Onyenwe anyị sị, “Lee, abụ m onye na-adịghị ekwuzi okwu nke ọma, gịnị mere Fero ga-eji gee ntị nʼihe m ga-agwa ya?” 6:16 Nʼusoro ọmụmụ a, ọ bụ naanị ndị ikom atọ e buru ụzọ mụọ ka a kpọrọ aha. Mosis na Erọn so na ndị ikom atọ Amram bụ ụzọ mụta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.