Ọpụpụ 40:28
Exodus 40:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ kwụbara akwa mgbochi nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ.
Exodus 40:28 in English
Exodus 40:28 · Berean Standard Bible
Then he put up the curtain at the entrance to the tabernacle.
Context
26Mosis debere ebe ịchụ aja ọlaedo ahụ nʼime ụlọ nzute nso nso ebe akwa mgbochi ahụ dị, 27surekwaa ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼelu ya, dịka Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu. 28Ọ kwụbara akwa mgbochi nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ. 29Debekwa ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ ahụ nso ọnụ ụzọ ịba ụlọ nzute ahụ. O surekwara aja nsure ọkụ nʼelu ya, na aja onyinye mkpụrụ ọka dịka Onyenwe anyị si nye ya nʼiwu. 30Ọ dọbara efere ịsa mmiri ahụ nʼetiti ụlọ nzute na ebe ịchụ aja, wụjuo ya mmiri, maka iji sachaa ihe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.