Ọpụpụ 39:38
Exodus 39:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na ebe ịchụ aja ọlaedo, mmanụ nsọ na ụda na-esi isi ụtọ na akwa mgbochi nke ọnụ ụzọ ụlọ nzute,
Exodus 39:38 in English
Exodus 39:38 · Berean Standard Bible
the gold altar, the anointing oil, the fragrant incense, and the curtain for the entrance to the tent;
Context
36na tebul ahụ, ya na ngwongwo ya niile na achịcha nke iche nʼIhu Onyenwe anyị, 37na ihe ịdọkwasị oriọna e ji ọlaedo a nụchara anụcha kpụọ, na iheọkụ ya niile na ngwongwo ya niile, na mmanụ oliv maka ịmụ ọkụ, 38na ebe ịchụ aja ọlaedo, mmanụ nsọ na ụda na-esi isi ụtọ na akwa mgbochi nke ọnụ ụzọ ụlọ nzute, 39na ebe ịchụ aja bronz ahụ, na ihe ọkpụkpa bronz ya, mkpara ya niile na ngwongwo ya niile,
efere ukwu ahụ ya na ihe ndọkwasị ya, 40akwa mgbochi nke ogige ụlọ ahụ, na ogidi ya na ihe ndọkwasị ya nakwa akwa mgbochi nke ọnụ ụzọ e si abanye nʼogige ahụ;
ụdọ na ǹtu ịkpọgide ogige ahụ;
ngwongwo niile nke ụlọ nzute ahụ, ụlọ ikwu nzute ahụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.