Native Bible

Exodus 19:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, Mosis rịdakwuru ndị Izrel ga gwa ha. 19:4 Ọ bụ na nku ka nne ugo na-ebu ụmụ ya ma ọ na-erugharị nʼelu Dit 32:11. 19:13 Erọn na ụmụ ya ndị ikom abụọ, na iri ndị okenye Izrel asaa ahụ nwere ike irigoro ugwu ahụ. Ọpụ 24:1,9-10.

Exodus 19:25 in English

Exodus 19:25 · Berean Standard Bible

So Moses went down to the people and spoke to them.

Context

23Mosis zaghachiri Onyenwe anyị sị, “Ndị mmadụ agaghị arịgota nʼugwu Saịnaị nʼihi na gị onwe gị adọọla anyị aka na ntị sị, ‘Kpaanụ oke gburugburu ugwu a, doo ya nsọ.’ ” 24Ma Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị: “Gbada gaa kpọgota Erọn ka gị na ya soro rigota nʼelu ugwu a. Ma lezie anya ka ndị nchụaja na ndị Izrel ghara irigota nʼebe a ịbịakwute Onyenwe anyị, ma ọ bụghị otu a, ọ ga-eji ike laa ha nʼiyi.” 25Ya mere, Mosis rịdakwuru ndị Izrel ga gwa ha. 19:4 Ọ bụ na nku ka nne ugo na-ebu ụmụ ya ma ọ na-erugharị nʼelu Dit 32:11. 19:13 Erọn na ụmụ ya ndị ikom abụọ, na iri ndị okenye Izrel asaa ahụ nwere ike irigoro ugwu ahụ. Ọpụ 24:1,9-10.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.