Native Bible

Exodus 17:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mosis sịrị, “Nʼihi na-eweliri aka elu nʼebe ocheeze Onyenwe anyị dị. Onyenwe anyị ga na-ebuso ndị Amalek agha site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.” 17:8 Ndị Amalek bụ ụmụ ụmụ Ịsọ, Jen 36:12 Ha bụ ndị ọjọọ, na-apụnara ndị mmadụ na-aga nʼọzara ihe nʼike.

Exodus 17:16 in English

Exodus 17:16 · Berean Standard Bible

“Indeed,” he said, “a hand was lifted up toward the throne of the LORD. The LORD will war against Amalek from generation to generation.”

Context

14Emesịa, Onyenwe anyị sịrị Mosis, “Dee ihe niile ndị a nʼakwụkwọ, ka ọ bụrụ ihe ncheta. Gụgharịakwa ya na ntị Joshua. Nʼihi na aga m ehichapụ ihe niile a ga-eji cheta Amalek nʼelu ụwa.” 15Mosis wuru ebe ịchụ aja nye Onyenwe anyị. Ọ kpọrọ ya Onyenwe anyị Nisi, nke pụtara, Onyenwe anyị bụ ọkọlọtọ m. 16Mosis sịrị, “Nʼihi na-eweliri aka elu nʼebe ocheeze Onyenwe anyị dị. Onyenwe anyị ga na-ebuso ndị Amalek agha site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.” 17:8 Ndị Amalek bụ ụmụ ụmụ Ịsọ, Jen 36:12 Ha bụ ndị ọjọọ, na-apụnara ndị mmadụ na-aga nʼọzara ihe nʼike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.