Native Bible

Exodus 13:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Dooro m nsọ onye ọbụla bụ ọkpara, onye ọbụla e bụ ụzọ mụọ nʼetiti ụmụ Izrel, na nʼetiti mmadụ ma nʼetiti anụ ụlọ, nke m ka ọ bụ.”

Exodus 13:2 in English

Exodus 13:2 · Berean Standard Bible

“Consecrate to Me every firstborn male.* The firstborn from every womb among the Israelites belongs to Me, both of man and beast.”

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị, 2“Dooro m nsọ onye ọbụla bụ ọkpara, onye ọbụla e bụ ụzọ mụọ nʼetiti ụmụ Izrel, na nʼetiti mmadụ ma nʼetiti anụ ụlọ, nke m ka ọ bụ.” 3Mosis gwara ndị Izrel sị, “Chetanụ ụbọchị taa, ụbọchị unu si nʼala Ijipt pụta, ala ebe unu bụ ndị ohu, nʼihi na Onyenwe anyị sitere nʼike aka ya dị ukwu kpọpụta unu site nʼebe ahụ. Unu erikwala achịcha ọbụla e ji ihe na-eko achịcha mee. 4Taa, nʼọnwa Abib, bụ ụbọchị unu na-ahapụ ala Ijipt.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.