Ọpụpụ 10:29
Exodus 10:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mosis zaghachiri Fero sị, “Ihe i kwuru dị mma, agaghị m abịakwa nʼihu gị ọzọ.” 10:11 Nʼusoro ofufe chi ndị Ijipt, ọ bụ naanị ndị ikom na-ahụ ma na-emekwa ihe niile banyere ofufe, ndị inyom na ụmụntakịrị adịghị e sonyere ha. Ihe mere Fero ji na-ekwenyeghị na ndị inyom na ụmụntakịrị ha ga-eso gaa, bụ nʼihi ime ka ndị ikom ha nọgide nʼohu nʼala Ijipt.
Exodus 10:29 in English
Exodus 10:29 · Berean Standard Bible
“As you say,” Moses replied, “I will never see your face again.”
Context
27Ma Onyenwe anyị mere ka obi Fero sie ike. O kweghị ka ha laa. 28Fero gwara Mosis sị, “Si nʼihu m pụọ. Lezie anya hụ na ị bịaghị nʼihu m ọzọ. Ụbọchị ọbụla ị nwara bịa nʼihu m, onye nwụrụ anwụ ka ị ga-abụ.” 29Mosis zaghachiri Fero sị, “Ihe i kwuru dị mma, agaghị m abịakwa nʼihu gị ọzọ.”
10:11 Nʼusoro ofufe chi ndị Ijipt, ọ bụ naanị ndị ikom na-ahụ ma na-emekwa ihe niile banyere ofufe, ndị inyom na ụmụntakịrị adịghị e sonyere ha. Ihe mere Fero ji na-ekwenyeghị na ndị inyom na ụmụntakịrị ha ga-eso gaa, bụ nʼihi ime ka ndị ikom ha nọgide nʼohu nʼala Ijipt.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.