Ọpụpụ 1:22
Exodus 1:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, Fero nyere ndị ya niile iwu a, “A ga-atụnye ụmụntakịrị ndị ikom Hibru niile a mụrụ ọhụrụ nʼime osimiri Naịl, ma a ga-edebe ụmụntakịrị ọhụrụ bụ ndị inyom ndụ.” 1:15 Aha ndị inyom ndị a na-elekọta ndị inyom Hibru ime na-eme, zipụtara nʼebe o doro anya na ha bụ ndị Ijipt.
Exodus 1:22 in English
Exodus 1:22 · Berean Standard Bible
Then Pharaoh commanded all his people: “Every son born to the Hebrews * you must throw into the Nile, but every daughter you may allow to live.”
Context
20Ya mere, Chineke gọziri ndị inyom ndị ahụ na-aghọ nwa. Ụmụ Izrel gara nʼihu na-amụba, ghọọ mba dị ukwuu. 21Chineke nʼonwe ya, nyekwara ndị inyom ahụ na-aghọ nwa ezinaụlọ nke aka ha nʼihi na ha tụrụ egwu Chineke. 22Mgbe ahụ, Fero nyere ndị ya niile iwu a, “A ga-atụnye ụmụntakịrị ndị ikom Hibru niile a mụrụ ọhụrụ nʼime osimiri Naịl, ma a ga-edebe ụmụntakịrị ọhụrụ bụ ndị inyom ndụ.”
1:15 Aha ndị inyom ndị a na-elekọta ndị inyom Hibru ime na-eme, zipụtara nʼebe o doro anya na ha bụ ndị Ijipt.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.