Esta 9:32
Esther 9:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Iwu a Esta nyere mesịrị ụkpụrụ mmemme Purim ike. E dekwara ya nʼakwụkwọ. 9:17 Maọbụ, ọnwa iri na abụọ 9:22 Abụ 30:11 9:30 Maọbụ, ịgbaume
Esther 9:32 in English
Esther 9:32 · Berean Standard Bible
So Esther’s decree confirmed these regulations about Purim, which were written into the record.
Context
30Mọdekai zipụrụ akwụkwọ ozi nke okwu udo na eziokwu* dị nʼime ya, nye ndị Juu niile bi nʼime mpaghara alaeze Sekses, nke dị otu narị na iri abụọ na asaa (127). 31E ji akwụkwọ a mesie okwu ahụ ike na a ga-edebe ụbọchị ndị ahụ kwa afọ maka mmemme Purim dịka Mọdekai onye Juu na Esta nwunye eze nyere nʼiwu. Ndị Juu niile na ụmụ ụmụ ha ga-eme mmemme a nʼoge a kara aka, dịka ha si edebe iwu ndị ọzọ metụtara oge ibu ọnụ na oge iru ụjụ. 32Iwu a Esta nyere mesịrị ụkpụrụ mmemme Purim ike. E dekwara ya nʼakwụkwọ.
9:17 Maọbụ, ọnwa iri na abụọ
9:22 Abụ 30:11
9:30 Maọbụ, ịgbaume
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.