Native Bible

Ephesians 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma unu onwe unu, unu nwụrụ anwụ site na njehie ụzọ na mmehie unu.

Ephesians 2:1 in English

Ephesians 2:1 · Berean Standard Bible

And you were dead in your trespasses and sins,

Context

1Ma unu onwe unu, unu nwụrụ anwụ site na njehie ụzọ na mmehie unu. 2Nke unu biri ndụ nʼime ha mgbe unu na-agbaso ụzọ niile nke ụwa a, na ụzọ onye ọchịchị nke alaeze ikuku, bụ mmụọ ahụ na-arụ ọrụ ugbu a na ndụ ndị ahụ na-enupu isi. 3Anyị niile bikwara ndụ anyị nʼetiti ha, nʼoge gara aga, na-emejupụta agụụ nke anụ ahụ mmehie, ma na-agbaso ọchịchọ ya na ebumnuche ya. Nʼihi na site nʼọdịdị anyị, anyị na ndị ọzọ nọ nʼọmụma ikpe ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.