Ekiliziastis 9:17
Ecclesiastes 9:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Okwu nke onye maara ihe na-ekwu na nwayọọ ka a na-anụ, karịa iti mkpu nke onye na-achị achị nʼetiti ndị nzuzu.
Ecclesiastes 9:17 in English
Ecclesiastes 9:17 · Berean Standard Bible
The calm words of the wise are heeded over the shouts of a ruler among fools.
Context
15Ma ọ dị otu onye ogbenye bi nʼobodo nta ahụ, onye maara ihe, ọ zọpụtara obodo ahụ site nʼamamihe ya. Ma o nweghị onye chetara ihe banyere ya. 16Nke a mere m ji sị, inwe amamihe bara uru karịa ịdị ike, ma ọ bụrụ na onye amamihe ahụ bụ onye ogbenye, a ga-eleda ya anya, a gaghị akpọkwa okwu ya ihe. 17Okwu nke onye maara ihe na-ekwu na nwayọọ ka a na-anụ,
karịa iti mkpu nke onye na-achị achị nʼetiti ndị nzuzu. 18Amamihe ka ihe agha niile mma,
ma otu onye mmehie na-ala ọtụtụ ezi ihe nʼiyi.
9:8 Ihe e ji maara ndị Juu nʼoge mmemme, maọbụ ụbọchị izuike, bụ iyi akwa ọcha na itekwasị mmanụ nʼisi ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.