Native Bible

Deuteronomy 4:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ruo nʼala Araba niile, nke dị nʼọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan, ruokwa nʼOsimiri Nnu, nʼala ala ugwu Pisga. 4:11 Maọbụ, anwụrụ ọkụ dị oji

Deuteronomy 4:49 in English

Deuteronomy 4:49 · Berean Standard Bible

including all the Arabah on the east side of the Jordan and as far as the Sea of the Arabah,* below the slopes of Pisgah.

Context

47Ndị Izrel nwetaara onwe ha ala ya na ala Ọg, eze Bashan. Eze abụọ ndị a bụ eze ndị Amọrait ndị ala ha dị nʼọwụwa anyanwụ nke osimiri Jọdan. 48Ala a sitere nʼAroea, nʼọnụ mmiri Anọn ruo nʼugwu Siriọn (ya bụ ugwu Hemon), 49ruo nʼala Araba niile, nke dị nʼọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan, ruokwa nʼOsimiri Nnu, nʼala ala ugwu Pisga. 4:11 Maọbụ, anwụrụ ọkụ dị oji

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.