Diuteronomi 34:12
Deuteronomy 34:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na o nwebekwaghị onye ọzọ gosirila ike dị oke egwu, maọbụ rụọ ọrụ dị oke egwu ụdị nke Mosis rụrụ nʼihu ndị Izrel niile. 34:2 Osimiri Mediterenịa dị nʼọdịda anyanwụ 34:4 Jen 12:7 34:4 Dit 3:27 34:9 Aịz 11:2 34:10 Dit 18:15,18 34:10 Ọpụ 33:11; Ọnụ 12:8; Dit 5:4
Deuteronomy 34:12 in English
Deuteronomy 34:12 · Berean Standard Bible
and no prophet who performed all the mighty acts of power and awesome deeds * that Moses did in the sight of all Israel.
Context
10Ọ dịbeghị onye amụma ọzọ pụtarala nʼala Izrel niile, nke dịka Mosis,* onye ya na Onyenwe anyị kparịtara ụka ihu na ihu,* 11onye mere ihe ịrịbama ndị a niile, rụọkwa ọrụ ebube niile nke Onyenwe anyị ziri ya ka o mee nʼIjipt, nʼihu Fero, na ndị ozi ya niile, nakwa nʼala ahụ niile. 12Nʼihi na o nwebekwaghị onye ọzọ gosirila ike dị oke egwu, maọbụ rụọ ọrụ dị oke egwu ụdị nke Mosis rụrụ nʼihu ndị Izrel niile.
34:2 Osimiri Mediterenịa dị nʼọdịda anyanwụ
34:4 Jen 12:7
34:4 Dit 3:27
34:9 Aịz 11:2
34:10 Dit 18:15,18
34:10 Ọpụ 33:11; Ọnụ 12:8; Dit 5:4
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.