Native Bible

Deuteronomy 3:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼoge ahụ, arịrịọ m Onyenwe anyị arịrịọ sị ya,

Deuteronomy 3:23 in English

Deuteronomy 3:23 · Berean Standard Bible

At that time I also pleaded with the LORD:

Context

21Nʼoge ahụ, agwara m Joshua okwu sị, “I jirila anya gị hụ ihe Onyenwe anyị Chineke gị mere eze abụọ ndị a. Otu a ka ọ ga-emekwa alaeze niile dị nʼofe Jọdan ebe unu na-aga. 22Atụla ha egwu, nʼihi Onyenwe anyị Chineke gị ga-alụrụ gị ọgụ.” 23Nʼoge ahụ, arịrịọ m Onyenwe anyị arịrịọ sị ya, 24“Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ị malitela igosi mụ bụ ohu gị ịdị ukwuu gị na ike gị. O nweghị chi ọzọ dị nʼeluigwe maọbụ nʼụwa pụrụ ịrụ ọrụ ebube niile ị rụrụ. 25Kwere ka m gafee hụ ala ọma ahụ dị nʼofe ọzọ nke Jọdan, ala ugwu ugwu ahụ mara mma, na Lebanọn.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.