Native Bible

Deuteronomy 25:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Onyenwe anyị Chineke gị mere ka i nwere onwe gị site nʼaka ndị iro gbara gị gburugburu, mgbe o mere ka i zuru ike nʼala ahụ Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị dịka ihe nketa, ime ka i nweta ya, ị ghaghị igbuchapụ ndị Amalek, ka ha bụrụ ndị a na-agaghị echetakwa ọzọ nʼokpuru eluigwe. Echefukwala ime otu a. 25:4 Ọtụtụ oge, ehi bụ ihe na-azọcha ọka nʼebe ịzọcha ọka. A na-eji osisi kegide anụ ndị a na nkume igwe nri, mgbe ha na-agagharị, ụkwụ ha bụ ihe na-azọcha mkpụrụ ọka site nʼigbugbo ya. Nʼotu oge ahụ, nkume igwe nri ahụ na-egweri ọka ndị a ka ọ bụrụ ụtụ ọka. 25:13 Nke ukwu na nke nta

Deuteronomy 25:19 in English

Deuteronomy 25:19 · Berean Standard Bible

When the LORD your God gives you rest from the enemies around you in the land that He is giving you to possess as an inheritance, you are to blot out the memory of Amalek from under heaven. Do not forget!

Context

17Cheta ihe ndị Amalek mere gị nʼụzọ mgbe i si nʼIjipt na-apụta. 18Chetakwa na ha lụsoro gị ọgụ mgbe ike gwụrụ gị, mgbe ị dara mba, tigbuo ndị niile ji nwayọọ na-abịa nʼazụ. Ha atụkwaghị egwu Chineke. 19Mgbe Onyenwe anyị Chineke gị mere ka i nwere onwe gị site nʼaka ndị iro gbara gị gburugburu, mgbe o mere ka i zuru ike nʼala ahụ Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị dịka ihe nketa, ime ka i nweta ya, ị ghaghị igbuchapụ ndị Amalek, ka ha bụrụ ndị a na-agaghị echetakwa ọzọ nʼokpuru eluigwe. Echefukwala ime otu a. 25:4 Ọtụtụ oge, ehi bụ ihe na-azọcha ọka nʼebe ịzọcha ọka. A na-eji osisi kegide anụ ndị a na nkume igwe nri, mgbe ha na-agagharị, ụkwụ ha bụ ihe na-azọcha mkpụrụ ọka site nʼigbugbo ya. Nʼotu oge ahụ, nkume igwe nri ahụ na-egweri ọka ndị a ka ọ bụrụ ụtụ ọka. 25:13 Nke ukwu na nke nta

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.