Native Bible

Deuteronomy 24:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụrụ na nwoke akpọrọ nwanyị, lụọ ya, ma emesịa ihe nwanyị ahụ amasịkwaghị ya nʼihi na ọ dị ihe ọ chọpụtara nʼahụ ya nke na-adịghị mma, ọ ga-ede akwụkwọ alụkwaghị m nye nwanyị ahụ nʼaka, zilaa ya.

Deuteronomy 24:1 in English

Deuteronomy 24:1 · Berean Standard Bible

If a man marries a woman, but she becomes displeasing to him because he finds some indecency in her, he may write her a certificate of divorce,* hand it to her, and send her away from his house.

Context

1Ọ bụrụ na nwoke akpọrọ nwanyị, lụọ ya, ma emesịa ihe nwanyị ahụ amasịkwaghị ya nʼihi na ọ dị ihe ọ chọpụtara nʼahụ ya nke na-adịghị mma, ọ ga-ede akwụkwọ alụkwaghị m nye nwanyị ahụ nʼaka, zilaa ya. 2Ọ bụrụ na emesịa, nwoke ọzọ alụọ ya, 3ma nwoke ahụ ekpebiekwa ịgbara ya akwụkwọ achọkwaghị m, maọbụ na nwoke a mesịrị nwụọ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.