Native Bible

Deuteronomy 19:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emekwala ebere ọbụla. Ndụ laara ndụ, anya laara anya, eze laara eze, aka laara aka, ụkwụ laara ụkwụ. 19:2 Obodo atọ Ndị a bụ obodo atọ ọzọ tinyere ndị mbụ e kewapụtarala nʼọwụwa anyanwụ Jọdan nʼihi ize ndụ. Ndị a ga-adị nʼebe ọdịda anyanwụ nke Jọdan.

Deuteronomy 19:21 in English

Deuteronomy 19:21 · Berean Standard Bible

You must show no pity: life for life, eye for eye, tooth for tooth,* hand for hand, and foot for foot.

Context

19ọ ga-ata ahụhụ ahụ nwoke ahụ ọ gbagidere akaebe gaara ata. Nʼụzọ dị otu a, ị ga-ekpochapụ ndị ọjọọ site nʼetiti gị. 20Ndị niile nụrụ ya ga-atụ egwu, ha agaghị emekwa ihe ọjọọ dị otu ahụ ọzọ. 21Emekwala ebere ọbụla. Ndụ laara ndụ, anya laara anya, eze laara eze, aka laara aka, ụkwụ laara ụkwụ. 19:2 Obodo atọ Ndị a bụ obodo atọ ọzọ tinyere ndị mbụ e kewapụtarala nʼọwụwa anyanwụ Jọdan nʼihi ize ndụ. Ndị a ga-adị nʼebe ọdịda anyanwụ nke Jọdan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.