Native Bible

Deuteronomy 19:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị niile nụrụ ya ga-atụ egwu, ha agaghị emekwa ihe ọjọọ dị otu ahụ ọzọ.

Deuteronomy 19:20 in English

Deuteronomy 19:20 · Berean Standard Bible

Then the rest of the people will hear and be afraid, and they will never again do anything so evil among you.

Context

18Ndị ikpe ga-enyocha okwu ahụ nke ọma. Ọ bụrụ na a chọpụta na onye akaebe ahụ gbara ama ụgha, 19ọ ga-ata ahụhụ ahụ nwoke ahụ ọ gbagidere akaebe gaara ata. Nʼụzọ dị otu a, ị ga-ekpochapụ ndị ọjọọ site nʼetiti gị. 20Ndị niile nụrụ ya ga-atụ egwu, ha agaghị emekwa ihe ọjọọ dị otu ahụ ọzọ. 21Emekwala ebere ọbụla. Ndụ laara ndụ, anya laara anya, eze laara eze, aka laara aka, ụkwụ laara ụkwụ. 19:2 Obodo atọ Ndị a bụ obodo atọ ọzọ tinyere ndị mbụ e kewapụtarala nʼọwụwa anyanwụ Jọdan nʼihi ize ndụ. Ndị a ga-adị nʼebe ọdịda anyanwụ nke Jọdan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.