Native Bible

Deuteronomy 12:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Erila ọbara, wụsa ya nʼala dịka mmiri.

Deuteronomy 12:24 in English

Deuteronomy 12:24 · Berean Standard Bible

You must not eat the blood; pour it on the ground like water.

Context

22Rie ha dịka ị ga-esi rie ele maọbụ mgbada. Onye ọbụla nʼime unu nwere ike rie ya, ma onye dị ọcha ma onye na-adịghị ọcha. 23Ma lezie anya hụ na i righị ọbara, nʼihi na ndụ dị nʼọbara. Ị gaghị erikọta anụ ọbụla na ndụ ya. 24Erila ọbara, wụsa ya nʼala dịka mmiri. 25Erila ya, ka ihe si otu a gaara gị na ụmụ ụmụ gị nke ọma, nʼihi na ị na-eme ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị. 26Ma were ihe ndị ahụ niile i doro nsọ, ya na ihe ọbụla i kwere Onyenwe anyị na nkwa gaa nʼebe ahụ Onyenwe anyị ga-ahọpụta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.