Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-akwụba ụlọeze ya nʼetiti ugwu ọma ahụ dị nsọ na nʼoke osimiri, nʼagbanyeghị ihe ndị a niile, ọ ga-abịaru ọgwụgwụ ya, ọ dịghịkwa onye ga-enyere ya aka. 11:6 Akwụkwọ ochie na-ede nwa 11:17 Site nʼọlụlụ di na nwunye 11:43 Ya bụ, ndị Itiopia

Daniel 11:45 in English

Daniel 11:45 · Berean Standard Bible

He will pitch his royal tents between the sea and the beautiful holy mountain, but he will meet his end with no one to help him.

Context

43Ọ ga-enwe ikike nʼebe akụ nke ọlaọcha na ọlaedo na ụba niile nke ala Ijipt. Ndị Libịa na ndị Kush* ga-edokwa onwe ha nʼokpuru ya. 44Ma nʼoge a kwa, ozi ga-esi nʼọwụwa anyanwụ na nʼugwu bịa, nke ga-emenye ya egwu. Nʼihi ya, ọ ga-eji oke iwe pụọ ibibi ọtụtụ ndị ma laakwa ha nʼiyi. 45Ọ ga-akwụba ụlọeze ya nʼetiti ugwu ọma ahụ dị nsọ na nʼoke osimiri, nʼagbanyeghị ihe ndị a niile, ọ ga-abịaru ọgwụgwụ ya, ọ dịghịkwa onye ga-enyere ya aka. 11:6 Akwụkwọ ochie na-ede nwa 11:17 Site nʼọlụlụ di na nwunye 11:43 Ya bụ, ndị Itiopia

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.