Ndị Kọlọsị 3:1
Colossians 3:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ebe e mere ka unu bụrụ ndị so Kraịst bilie nʼọnwụ, tụkwasịnụ obi unu nʼihe dị nʼeluigwe ebe Kraịst nọ nʼakụkụ aka nri Chineke.
Colossians 3:1 in English
Colossians 3:1 · Berean Standard Bible
Therefore, since you have been raised with Christ, strive for the things above, where Christ is seated at the right hand of God.
Context
1Ya mere, ebe e mere ka unu bụrụ ndị so Kraịst bilie nʼọnwụ, tụkwasịnụ obi unu nʼihe dị nʼeluigwe ebe Kraịst nọ nʼakụkụ aka nri Chineke. 2Ka echiche gbasara eluigwe ju unu obi. Unu atụfukwala oge ichegbu onwe unu banyere ihe dị nʼụwa. 3Nʼihi na unu anwụọla. E zokwara ndụ unu nʼime Chineke site na Kraịst.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.