Emọs 8:14
Amos 8:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ahụ na-eji mmehie Sameria na-aṅụ iyi,* ndị na-asị, ‘Dịka chi gị na-adị ndụ, gị Dan,’ nakwa, ‘Ebe ọ bụ na chi ndị Bịasheba na-adị ndụ,’ ha ga-ada, ha agakwaghị ebilite ọzọ.” 8:3 Ya bụ, ebe ọbụla dere juu 8:9 Ya bụ, ime ka chi jie 8:14 Nʼaha Ashima bụ arụsị
Amos 8:14 in English
Amos 8:14 · Berean Standard Bible
Those who swear by the guilt of Samaria and say, ‘As surely as your god lives, O Dan,’ or, ‘As surely as the way * of Beersheba lives’— they will fall, never to rise again.”
Context
12Ha ga-awagharị site nʼotu osimiri ruo nʼosimiri ọzọ,
sitekwa nʼugwu ruo nʼọwụwa anyanwụ;
ha ga-agbagharị nʼelu na ala ịchọ okwu Onyenwe anyị,
ma ha agaghị achọta ya. 13“Nʼụbọchị ahụ,
“ụmụ agbọghọ ndị mara mma ile anya, na ụmụ okorobịa ndị dị ike
ga-ada mba nʼihi akpịrị ịkpọ nkụ. 14Ndị ahụ na-eji mmehie Sameria na-aṅụ iyi,*
ndị na-asị, ‘Dịka chi gị na-adị ndụ, gị Dan,’
nakwa, ‘Ebe ọ bụ na chi ndị Bịasheba na-adị ndụ,’
ha ga-ada, ha agakwaghị ebilite ọzọ.”
8:3 Ya bụ, ebe ọbụla dere juu
8:9 Ya bụ, ime ka chi jie
8:14 Nʼaha Ashima bụ arụsị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.