Emọs 5:27
Amos 5:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, aghaghị m ime ka e buru unu gaa nʼala ndị ọzọ, nʼofe Damaskọs,” ka Onyenwe anyị, Onye ahụ aha ya bụ Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru. 5:5 Maọbụ, ajọ ihe 5:18 Maọbụ, Azịgba unu
Amos 5:27 in English
Amos 5:27 · Berean Standard Bible
Therefore I will send you into exile beyond Damascus,”* says the LORD, whose name is the God of Hosts.
Context
25“Iri afọ anọ ndị ahụ unu nọ nʼọzara,
unu chụụrụ m aja, unu o wetara m onyinye, unu ụlọ Izrel? 26Unu ga-ebuli eze unu Sakut elu,
na arụsị Kayiwan, chi kpakpando unu,
bụ onyinyo unu, na chi niile a kpụrụ akpụ,
nke unu kpụrụ nye onwe unu. 27Ya mere, aghaghị m ime ka e buru unu gaa nʼala ndị ọzọ, nʼofe Damaskọs,”
ka Onyenwe anyị, Onye ahụ aha ya bụ Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.
5:5 Maọbụ, ajọ ihe
5:18 Maọbụ, Azịgba unu
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.