Emọs 5:23
Amos 5:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Sitenụ nʼebe m nọ wezuga ụzụ ịbụ abụ unu. Agaghị m ege ntị nʼabụ ụbọ akwara unu.
Amos 5:23 in English
Amos 5:23 · Berean Standard Bible
Take away from Me the noise of your songs! I will not listen to the music of your harps.
Context
21“Akpọrọ m mmemme oriri na ọṅụṅụ unu asị, ajụla m ya.
Nnọkọ nke oke nzukọ unu adịghị atọkwa m ụtọ. 22A sịkwarị na unu bunyere m aja nsure ọkụ unu na aja mkpụrụ ọka unu,
agaghị m anabata ha.
Aja udo nke anụ unu gbara abụba
abụrụghị m ihe ọbụla. 23Sitenụ nʼebe m nọ wezuga ụzụ ịbụ abụ unu.
Agaghị m ege ntị nʼabụ ụbọ akwara unu. 24Kama meenụ ka ikpe ziri ezi na-asọgharị dịka mmiri,
ka ezi omume na-asọgharịbiga oke dịka iyi nke na-adịghị ata ata. 25“Iri afọ anọ ndị ahụ unu nọ nʼọzara,
unu chụụrụ m aja, unu o wetara m onyinye, unu ụlọ Izrel?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.