Emọs 5:1
Amos 5:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nụrụnụ okwu ndị a, nke a ka m na-ekwu megide unu, ọ bụ mkpu akwa maka gị ezinaụlọ nke Izrel:
Amos 5:1 in English
Amos 5:1 · Berean Standard Bible
Hear this word, O house of Israel, this lamentation I take up against you:
Context
1Nụrụnụ okwu ndị a, nke a ka m na-ekwu megide unu, ọ bụ mkpu akwa maka gị ezinaụlọ nke Izrel: 2“Izrel, nwaagbọghọ na-amaghị nwoke, a daala,
ọ gaghị ebilite ọzọ,
onye a gbahapụrụ nʼala nke aka ya,
ọ dịkwaghị onye ga-ekulite ya.” 3Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-asị Izrel,
“Obodo unu nke na-ezipụ puku ndị ike,
ka naanị narị ga-afọdụ,
obodo unu na-ezipụ narị ndị ike
ka naanị iri ga-afọdụrụ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.