Native Bible

Amos 3:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m etida ụlọ ndị niile ha wuru maka oge oyi, na nke ha wuru maka oge okpomọkụ; aga m ebibikwa ụlọ ndị ahụ niile ha ji ọdụ enyi wuo. Ọtụtụ ebe obibi ha niile ka a ga-etitukwa.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. 3:9 Maọbụ, Werenụ ọnọdụ unu 3:9 A na-eme nʼime ya 3:12 Ndị na-edina nʼelu akwa dara oke ọnụahịa 3:12 Ọ bụ nʼọnụ akụkụ ihe ndina na akwa ha

Amos 3:15 in English

Amos 3:15 · Berean Standard Bible

I will tear down the winter house along with the summer house; the houses of ivory will also perish, and the great houses will come to an end,” declares the LORD.

Context

13“Nụrụ nke a, ma gbaanụ ama megide ụmụ Jekọb,” ọ bụ otu a ka Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, kwubiri. 14“Nʼụbọchị ahụ, m ga-enye Izrel ahụhụ nʼihi mmehie ha, aghaghị m imebikwa ebe ịchụ aja nke dị na Betel. Mpi dị nʼebe ịchụ aja ka a ga-ebipụkwa, mee ka ha daa nʼala. 15Aga m etida ụlọ ndị niile ha wuru maka oge oyi, na nke ha wuru maka oge okpomọkụ; aga m ebibikwa ụlọ ndị ahụ niile ha ji ọdụ enyi wuo. Ọtụtụ ebe obibi ha niile ka a ga-etitukwa.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. 3:9 Maọbụ, Werenụ ọnọdụ unu 3:9 A na-eme nʼime ya 3:12 Ndị na-edina nʼelu akwa dara oke ọnụahịa 3:12 Ọ bụ nʼọnụ akụkụ ihe ndina na akwa ha

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.