Emọs 3:1
Amos 3:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nụrụnụ okwu ndị a nke Onyenwe anyị kwuru megide unu, unu ndị Izrel, megidekwa ezinaụlọ ahụ niile nke m kpọpụtara site nʼala Ijipt.
Amos 3:1 in English
Amos 3:1 · Berean Standard Bible
Hear this word that the LORD has spoken against you, O children of Israel, against the whole family that I brought up out of the land of Egypt:
Context
1Nụrụnụ okwu ndị a nke Onyenwe anyị kwuru megide unu, unu ndị Izrel, megidekwa ezinaụlọ ahụ niile nke m kpọpụtara site nʼala Ijipt. 2“Naanị unu ka m họọrọ
nʼime ezinaụlọ niile nke nọ nʼelu ụwa;
Ọ bụ nʼihi nke a ka m ga-eji nye unu ahụhụ
nʼihi mmehie unu niile.” 3Mmadụ abụọ ga-esi aṅaa jekọọ ije
ma ọ bụrụ na ha enweghị nkwekọrịta?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.