Ọrụ Ndị Ozi 8:17
Acts 8:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Pita na Jọn bikwasịrị ha aka nʼisi, ha natara Mmụọ Nsọ.
Acts 8:17 in English
Acts 8:17 · Berean Standard Bible
Then Peter and John laid their hands on them, and they received the Holy Spirit.
Context
15Mgbe ha bịaruru, ha kpere ekpere ka ha nata Mmụọ Nsọ. 16Nʼihi na Mmụọ Nsọ abịakwasịbeghị onye ọbụla nʼime ha, kama ihe e mere ha bụ baptizim nʼaha Onyenwe anyị Jisọs. 17Mgbe Pita na Jọn bikwasịrị ha aka nʼisi, ha natara Mmụọ Nsọ. 18Mgbe Saimọn hụrụ na a na-enye Mmụọ Nsọ naanị site nʼaka ndị ozi bikwasịrị ha nʼisi, o chere ha ego nʼihu, 19sị, “nyekwanụ m ike a. Ka onye ọbụla m bikwasịrị aka nʼisi nata Mmụọ Nsọ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.