Native Bible

Acts 5:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ha nụrụ nke a, ọ gbawara ha obi, ha chọọ igbu ha.

Acts 5:33 in English

Acts 5:33 · Berean Standard Bible

When the Council members heard this, they were enraged, and they resolved * to put the apostles to death.

Context

31Chineke ebuliela ya elu nʼaka nri nke ya onwe ya dị ka Ọkpara eze na Onye nzọpụta, ka o nwee ike inye ndị Izrel niile nchegharị na mgbaghara mmehie. 32Anyị bụ ndị ama nke ihe ndị a, Mmụọ Nsọ onye Chineke nyere ndị na-erubere ya isi bụkwa onyeama.” 33Mgbe ha nụrụ nke a, ọ gbawara ha obi, ha chọọ igbu ha. 34Ma otu onye nʼime ha bụ onye Farisii, bụrụkwa onye ozizi iwu a na-asọpụrụ, aha ya bụ Gamaliel, biliri ọtọ nʼetiti ọgbakọ ahụ, nye iwu ka a kpọpụ ndị ozi ahụ nʼezi nwa oge nta. 35Ọ sịrị ha, “Ndị Izrel, leziekwanụ anya nke ọma ihe unu na-achọ ime ndị a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.