Native Bible

Acts 17:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mmadụ ole na ole sooro ya, bụrụkwa ndị kwere ekwe. Otu onye nʼime ha bụ Dionisiọs onye Areopagọs. Onye ọzọ bụ nwanyị a na-akpọ Damaris na ndị ọzọkwa. 17:18 Otu ndị kwenyere na ndụ bụ maka naanị oriri na ọṅụṅụ. 17:18 Otu ndị na-ekwenyeghị na ndụ bụ naanị oriri na ọṅụṅụ. 17:18 Ha chere na ọ bụ chi nke ndị ala ọzọ, ha amaghị na ọ bụ Chi onye kere ihe niile ka ọ na-ekwu banyere ya. 17:19 Maọbụ, Ugwu Maas

Acts 17:34 in English

Acts 17:34 · Berean Standard Bible

But some * joined him and believed, including Dionysius the Areopagite, a woman named Damaris, and others who were with them.

Context

32Mgbe ha nụrụ ihe banyere mbilite nʼọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ha chịrị ya ọchị. Ma ụfọdụ nʼime ha sịrị, “Nʼoge ọzọ anyị ga-achọ ịnụ okwu ndị a.” 33Nʼoge a, Pọl hapụrụ ha. 34Mmadụ ole na ole sooro ya, bụrụkwa ndị kwere ekwe. Otu onye nʼime ha bụ Dionisiọs onye Areopagọs. Onye ọzọ bụ nwanyị a na-akpọ Damaris na ndị ọzọkwa. 17:18 Otu ndị kwenyere na ndụ bụ maka naanị oriri na ọṅụṅụ. 17:18 Otu ndị na-ekwenyeghị na ndụ bụ naanị oriri na ọṅụṅụ. 17:18 Ha chere na ọ bụ chi nke ndị ala ọzọ, ha amaghị na ọ bụ Chi onye kere ihe niile ka ọ na-ekwu banyere ya. 17:19 Maọbụ, Ugwu Maas

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.