Native Bible

Acts 17:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ha nụrụ ihe banyere mbilite nʼọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ha chịrị ya ọchị. Ma ụfọdụ nʼime ha sịrị, “Nʼoge ọzọ anyị ga-achọ ịnụ okwu ndị a.”

Acts 17:32 in English

Acts 17:32 · Berean Standard Bible

When they heard about the resurrection of the dead, some began to mock him, but others said, “We want to hear you again on this topic.”

Context

30Ma Chineke lefuru enweghị nghọta nke mmadụ anya banyere ihe ndị a niile nʼoge gara aga. Ma ugbu a, ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa. 31Nʼihi na o debela otu ụbọchị mgbe ọ ga-ekpe ụwa niile ikpe nʼụzọ ezi omume, site nʼaka otu nwoke ọ họpụtara. O mekwara ka nke a guzosie ike, mgbe o mere ka onye ahụ sị nʼọnwụ bilie.” 32Mgbe ha nụrụ ihe banyere mbilite nʼọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ha chịrị ya ọchị. Ma ụfọdụ nʼime ha sịrị, “Nʼoge ọzọ anyị ga-achọ ịnụ okwu ndị a.” 33Nʼoge a, Pọl hapụrụ ha. 34Mmadụ ole na ole sooro ya, bụrụkwa ndị kwere ekwe. Otu onye nʼime ha bụ Dionisiọs onye Areopagọs. Onye ọzọ bụ nwanyị a na-akpọ Damaris na ndị ọzọkwa. 17:18 Otu ndị kwenyere na ndụ bụ maka naanị oriri na ọṅụṅụ. 17:18 Otu ndị na-ekwenyeghị na ndụ bụ naanị oriri na ọṅụṅụ. 17:18 Ha chere na ọ bụ chi nke ndị ala ọzọ, ha amaghị na ọ bụ Chi onye kere ihe niile ka ọ na-ekwu banyere ya. 17:19 Maọbụ, Ugwu Maas

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.