2 Ndị Tesalonaịka 3:18
2 Thessalonians 3:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere unu niile.
2 Thessalonians 3:18 in English
2 Thessalonians 3:18 · Berean Standard Bible
The grace of our Lord Jesus Christ be with all of you.*
Context
16Ugbu a, ka Onyenwe anyị, onye udo na-esi nʼaka ya abịa tụkwasịrị unu udo ya mgbe niile, nʼime ọnọdụ ọbụla unu nọ nʼime ya. Onyenwe anyị nọnyekwara unu. 17Mụ onwe m bụ Pọl ji aka m depụta ekele a, nke m na-ekele unu niile. Nke a bụ ihe e ji arịba akwụkwọ niile m dere ama. Otu a ka m si ede ihe. 18Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere unu niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.