2 Samuel 21:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mmadụ anọ ndị a bụ ndị agbụrụ Rafa dị na Gat. Devid na ndị agha ya gburu ha niile. 21:2 Ndị Amọrị bụ aha e ji maara ndị niile bi nʼala Kenan, tupu ndị Izrel e merie ma achụpụ ha. Jen 15:16; Jos 24:18 21:2 Ndị Gibiọn bụ ndị Hiv Jos 9:7; 11:19 21:18 Sibekai onye Husha, bụ onye sitere nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ndịda Betlehem. Ọ bụ onyeisi agha nkewa nke asatọ nʼetiti ndị ọchịagha Devid. 1Ih 11:29; 27:11 21:19 Ọ bụ nwanne nna Devid 1Ih 11:26 21:19 Maọbụ, Jaare-Oregim 21:19 Dịka akụkọ a kọrọ nʼakwụkwọ Ihe E Mere nʼụbọchị ndị eze, 1Ih 20:5 si dị, Elhanan, nwa Jaịa, gburu Lahmi nwanne Golaịat. Akụkọ a dakọtara na nke a kọrọ nʼakwụkwọ 1Sa 17, ebe e dere na Devid tigburu Golaịat. Eleghị anya, ndị ndepụta okwu chere na “Lahmi nwanne ya,” pụtara “onye Betlehem.”
2 Samuel 21:22 in English
2 Samuel 21:22 · Berean Standard Bible
So these four descendants of Rapha in Gath fell at the hands of David and his servants.
Context
20Nʼagha ọzọkwa, bụ nke a lụrụ na Gat, e nwere otu nwoke gbara oke dimkpa, nke nwere mkpịsịaka isii nʼaka ya ọbụla, nweekwa mkpịsịụkwụ isii nʼụkwụ ya ọbụla, ya bụ, a gụkọtaa ha niile, iri mkpịsịaka na mkpịsịụkwụ abụọ na anọ. Ọ bụkwa onye amụrụ nʼagbụrụ Rafa. 21Mgbe ọ kọchara Izrel, Jonatan nwa Shimei, nwanne nwoke Devid, gburu ya. 22Mmadụ anọ ndị a bụ ndị agbụrụ Rafa dị na Gat. Devid na ndị agha ya gburu ha niile.
21:2 Ndị Amọrị bụ aha e ji maara ndị niile bi nʼala Kenan, tupu ndị Izrel e merie ma achụpụ ha. Jen 15:16; Jos 24:18
21:2 Ndị Gibiọn bụ ndị Hiv Jos 9:7; 11:19
21:18 Sibekai onye Husha, bụ onye sitere nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ndịda Betlehem. Ọ bụ onyeisi agha nkewa nke asatọ nʼetiti ndị ọchịagha Devid. 1Ih 11:29; 27:11
21:19 Ọ bụ nwanne nna Devid 1Ih 11:26
21:19 Maọbụ, Jaare-Oregim
21:19 Dịka akụkọ a kọrọ nʼakwụkwọ Ihe E Mere nʼụbọchị ndị eze, 1Ih 20:5 si dị, Elhanan, nwa Jaịa, gburu Lahmi nwanne Golaịat. Akụkọ a dakọtara na nke a kọrọ nʼakwụkwọ 1Sa 17, ebe e dere na Devid tigburu Golaịat. Eleghị anya, ndị ndepụta okwu chere na “Lahmi nwanne ya,” pụtara “onye Betlehem.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.