Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O wetakwara mmanụ aṅụ, na bọta, atụrụ na chiizi nke sitere na mmiri ara ehi nye Devid na ndị so ya ka ha rie. Nʼihi na ha sịrị, “Ike agwụla ndị mmadụ, agụụ na-agụ ha, akpịrị na-akpọkwa ha nkụ, nʼime ọzara.” 17:4 Ha nabatara atụmatụ ahụ 17:19 Jos 2:4-6 17:25 Lee anya na 1Ih 2:17. Ụfọdụ akwụkwọ mgbe ochie nke ndị Hibru nakwa ndị ọzọ na-asị Onye Izrel 17:27 Makia bụ nwoke ahụ nabatara Mefiboshet nʼụlọ ya. 2Sa 9:4

2 Samuel 17:29 in English

2 Samuel 17:29 · Berean Standard Bible

honey, curds, sheep, and cheese from the herd for David and his people to eat. For they said, “The people have become hungry, exhausted, and thirsty in the wilderness.”

Context

27Mgbe Devid bịarutere Mahanaim, Shobi nwa Nahash onye obodo Raba nke dị nʼala ndị Amọn, na Makia* nwa Amiel onye si Lo Deba, na Bazilai, onye Gilead si Rogelim 28wetara ute e ji edina ala, na ite isi nri, na efere e ji eri nri bụ ọrụ onye ọkpụ ite. Tinyere ọka wiiti na ọka balị, ụtụ ọka na ọka a ṅara nʼọkụ, akịdị na lentil. 29O wetakwara mmanụ aṅụ, na bọta, atụrụ na chiizi nke sitere na mmiri ara ehi nye Devid na ndị so ya ka ha rie. Nʼihi na ha sịrị, “Ike agwụla ndị mmadụ, agụụ na-agụ ha, akpịrị na-akpọkwa ha nkụ, nʼime ọzara.” 17:4 Ha nabatara atụmatụ ahụ 17:19 Jos 2:4-6 17:25 Lee anya na 1Ih 2:17. Ụfọdụ akwụkwọ mgbe ochie nke ndị Hibru nakwa ndị ọzọ na-asị Onye Izrel 17:27 Makia bụ nwoke ahụ nabatara Mefiboshet nʼụlọ ya. 2Sa 9:4

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.