2 Samuel 14:28
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Absalọm nọrọ afọ abụọ na Jerusalem na-ahụghị eze anya,
2 Samuel 14:28 in English
2 Samuel 14:28 · Berean Standard Bible
Now Absalom lived in Jerusalem two years without seeing the face of the king.
Context
26Mgbe ọbụla ọ kpụchara ntutu isi ya, nʼihi na ọ bụ otu ugboro nʼafọ ka ọ na-akpụcha agịrị isi mgbe o bidoro ịnyị ya arọ. Ọ na-atụ agịrị isi a na-akpụchapụta ya nʼisi, ịdị arọ ya na-eru narị shekel abụọ* ma a tụọ ya nʼihe ọtụtụ eze. 27Absalọm mụtara ụmụ ndị ikom atọ, na otu nwanyị, aha ya bụ Tama. Nwaagbọghọ a mara mma nke ukwuu. 28Mgbe Absalọm nọrọ afọ abụọ na Jerusalem na-ahụghị eze anya, 29o ziri ozi ka Joab bịa, ka ọ gaa ziere ya eze ozi, ma Joab abịaghị. Absalọm zigakwara ozi ọzọ ka ọ bịa ma Joab ekweghị ịbịa. 30Nʼikpeazụ, Absalọm gwara ndị na-ejere ya ozi okwu sị ha, “Gaanụ sunye ubi ọka balị Joab dị nʼakụkụ nke m ọkụ.” Ha mekwara dịka a gwara ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.