2 Samuel 14:1
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Joab, nwa Zeruaya matara na obi eze dị nʼebe Absalọm nọ.
2 Samuel 14:1 in English
2 Samuel 14:1 · Berean Standard Bible
Now Joab son of Zeruiah perceived that the king’s heart longed for Absalom.
Context
1Joab, nwa Zeruaya matara na obi eze dị nʼebe Absalọm nọ. 2Joab zigara ozi na Tekoa, si nʼebe ahụ kpọta otu nwanyị maara ihe. Mgbe nwanyị ahụ bịaruru, Joab gwara ya sị, “Mee onwe gị dịka onye na-eru ụjụ. Yiri akwa mkpe, etekwala mmanụ otite. Kpaa agwa dịka nwanyị nọ nʼiru ụjụ ogologo oge. 3Emesịa, jekwuru eze, gwa ya okwu ndị a m na-agwa gị.” Joab tinyere okwu ndị ahụ nʼọnụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.