2 Samuel 13:39
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ gụrụ eze bụ Devid agụụ ịgakwuru Absalọm, nʼihi ọ kasịela obi maka ọnwụ Amnọn. 13:1 Tama bụ nwa nwanyị Maaka, nwa Talmi, eze Geshua 2Sa 3:3 Amnọn bụ ọkpara Devid, nke Ahinoam nwunye mbụ ya mụtara. Nʼusoro omenaala, ọ bụ Amnọn kwesiri ịnọchi anya eze ma ọ nwụọ. 13:2 Ụmụ nwanyị ndị na-alụbeghị di na-ebi naanị ha nʼebe e doziri ha ọnọdụ. Adịghị ekwe ka ha ga leta ndị ikom, ọ bụladị ndị ụmụnna ha, bụ ndị nna ha mụtara. 13:19 Jos 7:6; 2Sa 1:2; Job 2:12; 42:6
2 Samuel 13:39 in English
2 Samuel 13:39 · Berean Standard Bible
And King David * longed to go to Absalom,* for he had been consoled over Amnon’s death.
Context
37Absalọm gbara ọsọ gbakwuru Talmai nwa Amihud, eze Geshua. Ma eze Devid ruru ụjụ nke ukwuu maka ọnwụ Amnọn. 38Mgbe Absalọm gbara ọsọ gbaga Geshua, ọ nọrọ nʼebe ahụ afọ atọ. 39Ọ gụrụ eze bụ Devid agụụ ịgakwuru Absalọm, nʼihi ọ kasịela obi maka ọnwụ Amnọn.
13:1 Tama bụ nwa nwanyị Maaka, nwa Talmi, eze Geshua 2Sa 3:3 Amnọn bụ ọkpara Devid, nke Ahinoam nwunye mbụ ya mụtara. Nʼusoro omenaala, ọ bụ Amnọn kwesiri ịnọchi anya eze ma ọ nwụọ.
13:2 Ụmụ nwanyị ndị na-alụbeghị di na-ebi naanị ha nʼebe e doziri ha ọnọdụ. Adịghị ekwe ka ha ga leta ndị ikom, ọ bụladị ndị ụmụnna ha, bụ ndị nna ha mụtara.
13:19 Jos 7:6; 2Sa 1:2; Job 2:12; 42:6
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.