2 Samuel 11:18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, Joab zigara ozi gwa Devid otu agha si na-aga,
2 Samuel 11:18 in English
2 Samuel 11:18 · Berean Standard Bible
Joab sent to David a full account of the battle
Context
16Ya mere, mgbe Joab gbara obodo ahụ gburugburu, o tinyere Ụraya nʼebe ọ maara na ndị dị ike nʼetiti ndị iro ha nọ. 17Ndị ikom obodo ahụ pụtara buso Joab agha. Ụfọdụ ndị agha Devid nwụrụ. Ụraya onye Het, so na ndị egburu. 18Mgbe ahụ, Joab zigara ozi gwa Devid otu agha si na-aga, 19Ọ gwara onyeozi ahụ sị, “Mgbe ị gwachara eze akụkọ ihe gbasara otu agha si gaa 20iwe nwere ike iwe eze nke ukwu, na o nwere ike jụọ gị sị, ‘Gịnị mere unu ji gaa mgbidi obodo ahụ nso ịlụ agha? Ọ bụ na unu amaghị na a ga-esi nʼelu mgbidi ahụ gbaa àkụ?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.