2 Ndị Eze 20:21
2 Kings 20:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Hezekaya sooro ndị nna nna ya dinaa nʼọnwụ. Manase nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 20:12 Merodak, bụ aha chi ndị Babilọn a na-akpọ Maadọk, Ọ bụ ya ka a gụrụ nwa Baladan. 20:18 Ụmụ sị nʼahụ gị pụta 20:20 Hezekaya gbobichiri mmiri iyi Gaihọn, gwuo olulu ebe mmiri a si aga, ka ọ dịrị ha mfe i nweta mmiri ma ndị iro gbaa Jerusalem gburugburu nʼoge agha. 2Ih 32:30
2 Kings 20:21 in English
2 Kings 20:21 · Berean Standard Bible
And Hezekiah rested with his fathers, and his son Manasseh reigned in his place.
Context
19Hezekaya zaghachiri, “Okwu Onyenwe anyị nke i kwuru dị mma.” Nʼihi na o chere nʼobi ya sị, “Ọ bụ na udo na nchekwa agaghị adị nʼoge ndụ m?” 20Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị Hezekaya, ọrụ niile ọ rụrụ, tinyere ọdọ mmiri o gwuru, na olulu ọwa mmiri* na-aga o gwuru, nke o ji webata mmiri nʼime obodo, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze Juda? 21Hezekaya sooro ndị nna nna ya dinaa nʼọnwụ. Manase nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.
20:12 Merodak, bụ aha chi ndị Babilọn a na-akpọ Maadọk, Ọ bụ ya ka a gụrụ nwa Baladan.
20:18 Ụmụ sị nʼahụ gị pụta
20:20 Hezekaya gbobichiri mmiri iyi Gaihọn, gwuo olulu ebe mmiri a si aga, ka ọ dịrị ha mfe i nweta mmiri ma ndị iro gbaa Jerusalem gburugburu nʼoge agha. 2Ih 32:30
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.