Native Bible

2 Kings 14:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jeroboam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ndị eze Izrel nwụrụ anwụ. Ma Zekaraya nwa ya ghọrọ eze Izrel nʼọnọdụ ya. 14:7 Aha a na-akpọ Sela nʼasụsụ Griik bụ Petra. Petra bụ isi obodo Idumia. 14:7 Jos 15:38 14:13 Neh 8:16; 12:39

2 Kings 14:29 in English

2 Kings 14:29 · Berean Standard Bible

And Jeroboam rested with his fathers,* the kings of Israel. And his son Zechariah reigned in his place.

Context

27Ma ọ bụghị uche Onyenwe anyị ịla Izrel nʼiyi kpamkpam nʼokpuru eluigwe, nʼihi ya ka o mere ka Jeroboam nwa Jehoash napụta ha site nʼaka ndị iro ha. 28Akụkọ niile gbasara ihe niile Jeroboam mere, na ike ya niile, na agha niile o buru, na otu o si nwetaghachiri ndị Izrel obodo Damaskọs na Hamat, bụ obodo ndị Juda, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze Izrel mere nʼụbọchị ndụ ha? 29Jeroboam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ndị eze Izrel nwụrụ anwụ. Ma Zekaraya nwa ya ghọrọ eze Izrel nʼọnọdụ ya. 14:7 Aha a na-akpọ Sela nʼasụsụ Griik bụ Petra. Petra bụ isi obodo Idumia. 14:7 Jos 15:38 14:13 Neh 8:16; 12:39

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.