2 Ndị Kọrint 6:1
2 Corinthians 6:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka ndị ha na ya na-arụkọ ọrụ nʼotu, anyị na-arịọ arịrịọ sị unu ahapụla ịnara amara a Chineke na-enye unu nʼefu.
2 Corinthians 6:1 in English
2 Corinthians 6:1 · Berean Standard Bible
As God’s fellow workers,* then, we urge you not to receive God’s grace in vain.
Context
1Dịka ndị ha na ya na-arụkọ ọrụ nʼotu, anyị na-arịọ arịrịọ sị unu ahapụla ịnara amara a Chineke na-enye unu nʼefu. 2Nʼihi na ọ na-ekwu,
“Nʼoge m na-anara mmadụ nke ọma anụrụ m olu unu.
Ọ bụkwa ụbọchị nzọpụta ka m nyeere unu aka.”*
Lee, ugbu a bụ oge a na-anabata mmadụ nke ọma, ugbu a bụ ụbọchị nzọpụta. 3Anyị etinyeghị ihe ịsọ ngọngọ nʼụzọ onye ọbụla ka ọ ghara iwetara ọrụ anyị ihe ịta ụta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.