2 Ndị Kọrint 10:18
2 Corinthians 10:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na ọ bụghị onye ji aka ya bulie onwe ya elu ka a na-anabata, kama ọ bụ onye Onyenwe anyị jiri aka ya bulie. 10:17 Jer 9:24
2 Corinthians 10:18 in English
2 Corinthians 10:18 · Berean Standard Bible
For it is not the one who commends himself who is approved, but the one whom the Lord commends.
Context
16Nke a ga-eme ka anyị nwee ike zisaa oziọma ahụ na mba ndị ọzọ ndị dị nʼofe ala unu, ghara iji ọrụ arụrụ nʼebe ndị ọzọ na-arụ ọrụ na-etu ọnụ. 17Ma, “Onye ọbụla na-anya isi, ya nyaa nʼime Onyenwe anyị.”* 18Nʼihi na ọ bụghị onye ji aka ya bulie onwe ya elu ka a na-anabata, kama ọ bụ onye Onyenwe anyị jiri aka ya bulie.
10:17 Jer 9:24
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.