2 Ihe E Mere 6:41
2 Chronicles 6:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ma ugbu a, bilie, O Onyenwe anyị Chineke, bata nʼebe izuike gị, gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị. Ka ndị nchụaja gị, O Onyenwe anyị Chineke, yiri nzọpụta dịka uwe. Ka ndị gị kwesiri ntụkwasị obi ṅụrịa ọṅụ nʼihi ịdị mma gị.
2 Chronicles 6:41 in English
2 Chronicles 6:41 · Berean Standard Bible
Now therefore, arise, O LORD God, and enter Your resting place, You and the ark of Your might. May Your priests, O LORD God, be clothed with salvation, and may Your godly ones rejoice in goodness.
Context
39mgbe ahụ, site nʼeluigwe, ebe obibi gị, nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha niile, nyekwara ha aka. Gbaghara ndị gị, bụ ndị mehiere megide gị. 40“Ugbu a, Chineke m, biko ka anya gị na ntị gị ghere oghe nʼekpere niile a na-ekpe nʼebe a. 41“Ma ugbu a, bilie, O Onyenwe anyị Chineke, bata nʼebe izuike gị,
gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị.
Ka ndị nchụaja gị, O Onyenwe anyị Chineke, yiri nzọpụta dịka uwe.
Ka ndị gị kwesiri ntụkwasị obi ṅụrịa ọṅụ nʼihi ịdị mma gị. 42O Onyenwe anyị Chineke, agbakụtala onye gị e tere mmanụ azụ.
Chetakwa oke ịhụnanya nke ị kwere Devid bụ ohu gị na nkwa.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.