2 Ihe E Mere 29:2
2 Chronicles 29:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O mere ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị dịka nna nna ya Devid mere.
2 Chronicles 29:2 in English
2 Chronicles 29:2 · Berean Standard Bible
And he did what was right in the eyes of the LORD, just as his father David had done.
Context
1Hezekaya gbara iri afọ abụọ na ise mgbe ọ malitere ị bụ eze. Ọ chịrị iri afọ abụọ na itoolu na Jerusalem. Aha nne ya bụ Abija, ada Zekaraya. 2O mere ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị dịka nna nna ya Devid mere. 3Nʼọnwa mbụ nke afọ ahụ e mere ya eze ka o meghere ụlọnsọ Onyenwe anyị, mezie ime ya. 4Ọ kpọrọ ndị Livayị, na ndị nchụaja niile oku nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ụlọnsọ ukwu Chineke,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.