2 Ihe E Mere 26:2
2 Chronicles 26:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ Ụzaya wugharịrị obodo Elat, nwetaghachi ya nye Juda mgbe eze bụ Amazaya sooro ndị nna nna ya dinaa nʼọnwụ.
2 Chronicles 26:2 in English
2 Chronicles 26:2 · Berean Standard Bible
Uzziah was the one who rebuilt Eloth * and restored it to Judah after King Amaziah * rested with his fathers.
Context
1Mgbe ahụ, ndị Juda mere Ụzaya* eze nʼọnọdụ Amazaya nna ya, mgbe ọ dị naanị afọ iri na isii. 2Ọ bụ Ụzaya wugharịrị obodo Elat, nwetaghachi ya nye Juda mgbe eze bụ Amazaya sooro ndị nna nna ya dinaa nʼọnwụ. 3Ụzaya dị afọ iri na isii mgbe ọ malitere ịchị dịka eze. Ọ chịrị iri afọ ise na abụọ na Jerusalem. 4O soro nzọ ụkwụ nna ya bụ Amazaya mee ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.