2 Ihe E Mere 13:22
2 Chronicles 13:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Akụkọ niile banyere ọchịchị Abija, ihe o mere na ihe o kwuru, dị nʼakwụkwọ akụkọ nke Ido onye amụma dere. 13:2 Maọbụ, Mịkaya 13:2 Maọbụ, nwa nwa
2 Chronicles 13:22 in English
2 Chronicles 13:22 · Berean Standard Bible
Now the rest of the acts of Abijah, along with his ways and his words, are written in the Treatise * of the Prophet Iddo.
Context
20Jeroboam enwetakwaghị ike ya ọzọ oge niile Abija nọ dịka eze. Ma ọ dịghị anya Onyenwe anyị tidara ya tigbuo ya. 21Ma Abija gara nʼihu bụrụ onye dị ike, ọ lụrụ nwunye iri na anọ, mụọ iri ụmụ nwoke abụọ na abụọ, na ụmụ ndị nwanyị iri na isii. 22Akụkọ niile banyere ọchịchị Abija, ihe o mere na ihe o kwuru, dị nʼakwụkwọ akụkọ nke Ido onye amụma dere.
13:2 Maọbụ, Mịkaya
13:2 Maọbụ, nwa nwa
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.