2 Ihe E Mere 12:16
2 Chronicles 12:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Rehoboam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo Devid. Abija nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 12:1 Izrel nʼebe a na-ekwu maka ndị Juda, otu a ka ọ dịkwa nʼakwụkwọ 2Ih.
2 Chronicles 12:16 in English
2 Chronicles 12:16 · Berean Standard Bible
And Rehoboam rested with his fathers and was buried in the City of David. And his son Abijah * reigned in his place.
Context
14O mere ihe ọjọọ, nʼihi na ọ dịghị mgbe ọbụla o kpebiri nʼobi ya ịchọ Onyenwe anyị. 15Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị Rehoboam, site na mmalite ruo ọgwụgwụ, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ nke Shemaya onye amụma na nke Ido onye ọhụ ụzọ, nke na-ahụ maka ihe banyere usoro ọmụmụ niile? Agha dịgidere nʼetiti Rehoboam na Jeroboam ụbọchị niile nke ndụ ha. 16Rehoboam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo Devid. Abija nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.
12:1 Izrel nʼebe a na-ekwu maka ndị Juda, otu a ka ọ dịkwa nʼakwụkwọ 2Ih.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.