Native Bible

1 Timothy 2:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ nʼihi na e buru ụzọ kee Adam tupu e kee Iiv.

1 Timothy 2:13 in English

1 Timothy 2:13 · Berean Standard Bible

For Adam was formed first, and then Eve.

Context

11Nwanyị kwesikwara iji obi dị umeala na obi dị nwayọọ gee ntị mụtakwa ihe mgbe a na-ezi ihe. 12Ekwenyeghị m ka nwanyị zie ihe, maọbụ ka ọ bụrụ onyeisi nʼebe ndị nwoke nọ. Ha kwesiri ịnọ nwayọọ mgbe ọbụla unu zukọrọ. 13Ọ bụ nʼihi na e buru ụzọ kee Adam tupu e kee Iiv. 14Ọ bụkwaghị Adam ka a ghọgburu, kama ọ bụ nwanyị ka a ghọgburu mee ka ọ bụrụ onye mmebi iwu. 15Ma a ga-azọpụta ha site nʼọmụmụ nwa ma ọ bụrụ na ha anọgide na-ebi ndụ okwukwe na ịhụnanya, na ịdị nsọ, na nke uche zuruoke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.